Ndepụta nke Mpaghara Nchịkwa Mmiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mpaghara Nchịkwa Mmiri nke nkpobere ya bụ nkea; (WMAs) bụ akụkụ nke Ndịda Afrịka nke a na akpọ Catchment Management Agencies (CMAs) na-achịkwa. E guzobere CMA n'ihe gbasara Iwu Mmiri Mba nke afọ 1998. (Ka ọ na-erule n'ọnwa Disemba afọ 2020 ọ bụ naanị CMA abụọ ka e guzobere).

Ndepụta ahụ kwesịrị ịbụ nke zuru ezu, ma dị ka nkọwa nke Ngalaba Na-ahụ Maka Mmiri si dị. Ewezuga WMA ndị a, ha nwekwara ọtụtụ ebe mmiri na-adọ (a na-eji ụfọdụ ọdụ ụgbọ mmiri eme ihe maka ịdọ mmiri, ụfọdụ yiri ya mere a na-eji ha abụọ).

Ndepụta nke Mpaghara Nchịkwa Mmiri[dezie | dezie ebe o si]

Name of WMA Gross capacity x10³M³ Nr. Main rivers Location
Berg Water Management Area 416 19 Berg River, Diep River and Steenbras River Around Cape Town, Western Cape
Breede Water Management Area 1 039 18 Breede River, Riviersonderend River, Sout River, Bot River and Palmiet River Around Cape Aghulas, Western Cape
Crocodile (West) and Marico Water Management Area 814 3 Crocodile River and Marico River Mostly North West
Fish to Tsitsikama Water Management Area 726 15 Great Fish River, Kowie River, Boesmans River, Sundays River, Gamtoos River, Kromme River, Tsitsikamma River and Groot River Western part of Eastern Cape
Gouritz Water Management Area 261 16 Gouritz River, Olifants River, Kamanassie River, Gamka River, Buffels River, Touws River, Goukou River and Duiwenhoks River Eastern part of Western Cape
Inkomati Water Management Area 1 049 5 Komati River and Crocodile River Eastern Mpumalanga
Limpopo Water Management Area 281 1 Limpopo River, Matlabas River, Mokolo River, Lephalala River, Mogalakwena River, Sand River, Nzhelele River and Nwanedi River Limpopo province
Lower Orange Water Management Area 36 14 Ongers River, Hartbees River and Orange River Mostly Northern Cape
Lower Vaal Water Management Area 106 10 Harts River, Molopo River and Vaal River North West and northern Northern Cape
Luvubu and Letaba Water Management Area 652 2 Mutale River, Luvuvhu River and Letaba River Northeast Limpopo
Middle Vaal Water Management Area 1 673 9 Mooi River, Vet River and Vaal River Northwest Free State
Mvoti to Umzimkulu Water Management Area 806 11 Mvoti River, Tongaat River, Mdloti River, Ohlanga river, Umgeni River, Sterkspruit River, Lovu River, Umkomazi River, Mzimayi River, Umzimkulu River, Mtamvuna River Around Durban
Mzimvubu to Keiskamma Water Management Area 1 070 12 Swane River, Mntafufu River, Mzimvubu River, Mngazi River, Mtata River, Xora River, Mbashe River, Nqabara River, Gqunube River, Buffalo River, Nahoon River, Groot Kei River Rest of Eastern Cape
Olifants Water Management Area 1 074 4 Elands River, Wilge River, Steelpoort River and Olifants River Southern part of Limpopo, northern Mpumalanga
Olifants/Doorn Water Management Area 128 17 Olifants River, Doorn River, Krom River, Sand River, and Sout River Western Cape north of Cape Town
Thukela Water Management Area 1 110 7 Thukela River Western KwaZulu-Natal
Upper Orange WMA 11 566 13 Modder River, Riet River, Caledon River and Orange River Southern Free State
Upper Vaal WMA 5 630 8 Wilge River, Liebenbergsvlei River and Vaal River Gauteng, northern Free State, southern Mpumalanga
Usutu to Mhlatuze Water Management Area 3 283 6 Usutu River, Pongola River, Mhlatuze River, Mfolozi River and Mkuze River Northern KwaZulu-Natal

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ọdụ ụgbọ mmiri na ọdọ mmiri na Ndịda Afrịka
  • Ndepụta nke ọdọ mmiri nke Ndịda Afrịka
  • Ndepụta osimiri nke Ndịda Afrịka

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]