Nellie Latrielle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nellie Latrielle bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-akwado ụmụ nwanyị na Jamaica. Ọ bụ onye ọsụ ụzọ n'ime ọgụ maka ikike ụmụ nwanyị na Jamaica.

A mụrụ ya n'England ma biri na Jamaica.

[1] bụ onye isi na Child Welfare Association, yana n'ọgụ megide ịgba akwụna na ịchịkwa ọrịa venereal na Jamaica.

N'afọ 1918 ọtú puku, narị itolu na iri na asato, ọ ghọrọ onye guzobere na onye isi oche mbụ nke Women's Social Service Association (WSSA). Ya na Judith DeCordova bụ ndị isi na mkpọsa nke WSSA mere iji webata ikike ụmụ nwanyị, nke e webatara na Britain na 1918, nakwa na Jamaica, mkpọsa nke gara nke ọma na 1919. [2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. De Barros, J. (2014). Reproducing the British Caribbean: Sex, Gender, and Population Politics After Slavery. USA: University of North Carolina Press.
  2. Coore-Hall, J. A. (2020). Feminist Advocacy and Activism in State Institutions: Investigating the Representation of Women’s Issues and Concerns in the Jamaican Legislature. Tyskland: Springer International Publishing.