Nelly Uchendu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Nelly Uchendu
Múrú 1950
Umuchu, Aguata, Anambra State
Nwürü 12 April 2005 (afọr 55)
Enugu, Nigeria
Orü Onye édémédé akwụkwọ
Ónyé ọ jìkòrò áká Obika Ikpeze


Nelly Uzonna Edith Uchendu, MON (Nke amụrụ na afọ 1950, ma ọ nwụọ na ụbọchi April 12 nke afọ 2005), bụ onye ọgụ egwu nke si na obodo Naigeria.[1] Ihe eji mara ya bụ maka mbọ ọgbara ikwalite ma mepụta ihe gbasara ime egwu ala igbo ka ọbụrụ ihe oloro ọhụru. Uchendu biara bụrụ onye nke amama na obodo nịịle na afọ 1976 mgbe ọ gụrụ egwu nke ọ kpọrọ "Love Nwatinti" nke ọtụtụ ndi mmadụ ji maka ya tuo ya aha "Ada nwere olu olaedo". Ụchendụ bipụtara mpakọta egwu isịị na ngwa ọlụ agụmagụ egwu ya.[2][3]

References[mèzi | edit source]

  1. Sonala Olumhense. "Happy Married Life, Nigeria! By Sonala Olumhense", Sahara Reporters, 21 March 2015. Retrieved on 25 September 2016.
  2. Chittaranjan Das (1993). Folklores of Mankind. Institute of Oriental and Orissan Studies. 
  3. (2005) Tell. Tell Communications Limited.