Ngozi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Aha Igbo bụ Ngozi nwere ike izo aka na:

Ndị mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Ngozi Okonjo-Iweala (amụrụ n'afọ narị iri itoolu iri ise na anọ), minista ego nke Naịjirịa
  • Ngozi Monu (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na otu), onye Naijiria na-egwu mmiri
  • Ngozi Onwurah, onye nduzi ihe nkiri nke Britain na Nigeria
  • Ngozi Ezeonu, onye Naijiria na-eme ihe nkiri
  • Ngozi Olejeme, onye ọrụ ebere Naijiria
  • Ngozi Ukazu, onye America na-ese ihe nkiri na onye na-ede akwụkwọ akụkọ