Nicky Anosike
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Njikota Obodo Amerika |
| Aha ọmụmụ | Nkolika Nonyelum Anosike |
| Aha enyere | Nicky |
| Aha ezinụlọ ya | Anosike |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Febụwarị 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Brooklyn |
| Nwanne | O. D. Anosike, E.J. Anosike |
| Asụsụ obodo | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
| Ebe agụmakwụkwọ | St. Peter's High School for Girls |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| Debere ya | Minnesota Lynx |
| So na | 2007 Pan American Games |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | Women's National Basketball Association, NCAA Division I women's basketball |
| Ihe nrite | WNBA All-Rookie Team |
Nkolika "Nicky" Nonyelum Anosike (amuru na Febuwari 27, 1986) bu onye na-agba basketbọọlụ maka otu Los Angeles Sparks dị na mba Amerika maka WNBA.
Ndụ ya niime
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Anosike na Brooklyn, New York ma o tolitere na Staten Island ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke St. Peter's High School for Girls. Enyere Anosike nsọpụrụ dika onye WBCA All-American. O sonyeere na egwuregwu nke 2004 WBCA High School All-America Game, ebe o meriri otu akara. Nwanne ya nwoke, O. D. Anosike, na-agba egwuregwu basketbọọlụ maka Scavolini Pesaro na mba Italy.[1]
Kọleji
[dezie | dezie ebe o si]Anosike gara mahadum na Tennessee ma gụọ akwụkwọ n'afọ 2008. Mgbe ọ nọ na Tennessee, Anosike meriri asọmpi egwuregwu nke National Champions na 2007 ma na 2008. Candace Parker, Shannon Bobbitt, na Alexis Hornbuckle bụ ndị otu ya.
Ọnụ ọgụgụ Tennessee
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Otu | GP | Ihe | NG% | 3P% | FT% | RPG | APG | SPG | BPG | PPG |
| 2004-05 | Tennessee | 35 | 233 | 36.8% | 0.0% | 65.7% | 6.1 | 1.4 | 1.4 | 0.9 | 6.7 |
| 2005-06 | Tennessee | 36 | 255 | 51.0% | 0.0% | 71.2% | 5.4 | 1.5 | 1.4 | 1.3 | 7.1 |
| 2006-07 | Tennessee | 37 | 278 | 42.7% | 0.0% | 60.0% | 6.2 | 1.6 | 1.3 | 1.1 | 7.5 |
| 2007-08 | Tennessee | 38 | 333 | 45.6% | 0.0% | 62.5% | 7.3 | 2.1 | 1.7 | 1.1 | 8.8 |
| Career | 146 | 1099 | 44.1% | 0.0% | 65.0% | 6.3 | 1.7 | 1.5 | 1.1 | 7.5 |
Bọọlụ Nkata USA
[dezie | dezie ebe o si]A kpọrọ Anosike na ndị otu USA Women's U19 nke nọchitere anya USA na asọmpi U19 nke 2005 emere na Tunis, Tunisia, na July na August 2007. Anosike gbara akara 11.4 site n’egwuregwu ọbụla nyere ndị otu ya aka n’ihe ndekọ 7-0 na ihe nrite ọla edo.
Anosike gbara ndị otu USA bọọlụ na egwuregwu 2007 Pan American Games na Rio de Janeiro, Brazil. Ndị otu ahụ meriri egwuregwu ise niile, ma nweta nrite ọla edo maka ihe omume ahụ.
Ọrụ WNBA
[dezie | dezie ebe o si]N mbido egwuregwu ya na kọleji, ọ kwupụtara maka ndị otu WNBA Draft.
A họpụtara Anosike na agba nke abụọ maka egwuregwu nke 2008 WNBA Draft nke Minnesota Lynx haziri.[2] A họpụtara ya ozugbo onye otu ya na kọleji Shannon Bobbittsonyere otu ndi Los Angeles Sparks ebe onye otu ya bụ Candace Parker ga-agba. Na Minnesota ọ malitere egwuregwu niile maka Lynx. A họọrọ Anosike na otu nke 2009 West All Star Team dịka onye nnọchite, ya na onye otu ya na Charde Houston .
Akpọrọ Anosike na Washington Mystics na Eprel 9, 2011.
Na Febrụwarị 23, 2012, Anosike sonyere otu klọb ndị Los Angeles Sparks.
Ofesi
[dezie | dezie ebe o si]- 2009–2010: Municipal MCM Târgovişte.
- 2010–2011: Ros Casares Valencia.
Nrite na mmezụ
[dezie | dezie ebe o si]Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ O. D. Anosike Basketball Profile.
- ↑ Minnesota Lynx Select Center Nicky Anosike and Forward Charde Houston in the 2008 WNBA Draft - OurSports Central (en).
- WNBA Player Profile
- WBCA High School All-America Game Box Scores. Women's Basketball Coaches Association. Archived from the original on July 15, 2014. Retrieved on June 29, 2014.
- Fifteenth Pan American Games -- 2007. USA Basketball (Nov 19, 2010). Retrieved on October 15, 2015.
- Career Stats and Totals
- Offseason 2008–09: Overseas Roster
- 2005 FIBA Women's U19 World Championship. FIBA. Archived from the original on October 15, 2013. Retrieved on October 12, 2013.
- SIXTH FIBA WOMEN'S U19 WORLD CHAMPIONSHIP -- 2005. USA Basketball. Archived from the original on September 12, 2015. Retrieved on August 4, 2014.