Nigella Saunders

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nigella Saunders
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịJamaikạ Dezie
obodo maka egwuregwuJamaikạ Dezie
aha n'asụsụ obodoNigella Jekyll Saunders Dezie
Aha enyereNigella, Jekyll Dezie
aha ezinụlọ yaSaunders Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Disemba 1979 Dezie
Ebe ọmụmụKingston Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton, Olympic competitor Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie
Aka akaright-handedness Dezie
na-egwu akaright-handedness Dezie
Ihe nritenational champion, Pan American Games champion Dezie

Nigella Jekyll Saunders (amụrụ 7 Disemba 1979) bụ nwanyị badminton sitere na Jamaica, onye meriri nrite abụọ (ọlaedo na ọla) na 2003 Pan American Games. Saunders gbara badminton n'egwuregwu Olimpik Summer 2004, meriri Mia Audina nke Netherlands na agba nke 32. N'obodo ya, ọ meriri ihe karịrị aha iri na abụọ na asọmpi Badminton mba Jamaica.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]