Nike Peller
Ọdịdị
Nike Peller
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Chief Nike Peller |
| Aha ọmụmụ | Nike Peller |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Nike Peller ⓘbụ onye n'eme ihe nkiri Yoruba a mụrụ na Naijiria, onye n'ese ihe nkiri n'onye na-agba afa.[1][2] A maara n'ọbụ nwa nwanyị nke Ọkammụta Peller nwụrụ anwụ, Nike nwere ọkwa onye isi nke Yeye Agbasaga nke Erin Osun, aha otutu nke e nyere ya na 2010.[3]
Ihe nkiri ndị a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]
- Ọ bụ Lu
- Adun
- Eni Owo
- Kiniun Alhaji
- Àtànpàkò Otún
- Sekere
- Ayé Ajekú
- Eko O'tobi 1
- Eko O'tobi 2
- Fila Daddy
- Tomisin
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị Yoruba
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Asifat. "NIKE PELLER EXCLUSIVE: ‘It’s true some of my colleagues are scared of me’ + I look up to God for good children and long life", Ecomium Weekly, 9 June 2014. Retrieved on 5 February 2016.
- ↑ Adenike. "Nike Peller follows father’s footsteps, dumps acting for magic [PHOTOS]", Daily Post Nigeria, 13 May 2014. Retrieved on 5 February 2016.
- ↑ Nathan Nathaniel. "Magic Earns Former Actress, Nike Peller 5-year Contract", Nigeria Films, 24 August 2014. Retrieved on 5 February 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nike Peller na IMDb