Nina Norshie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nina Norshie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereNina Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Septemba 2001 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Nina Norshie (amụrụ na 14 Septemba 2001) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere Berry Ladies na ndị otu ụmụ nwanyị Ghana.[1][2]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Norshie malitere ọrụ ya na Valued Girls mgbe ọ bụ akụkụ nke Ghana U17 squad n'etiti afọ 2015 na 2019. N'ọnwa Febụwarị 2019, Norshie na ndị egwuregwu abụọ ndị ọzọ sitere na Valued Girls bịanyere aka na klọb Naijiria Edo Queens na nkwekọrịta mgbazinye ọnwa isii.[3] O mechara hapụ klọb ahụ kpamkpam wee sonye n'otu Ghana Women's Premier League Berry Ladies na 2020. N'abalị iri na asatọ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2021, o mere nke mbụ ya na mmeri 3 na 2 megide Immigration Ladies. Ọ malitere, gbaa nkeji iri itoolu zuru ezu wee gbaa goolu izizi ya nke bụ goolu mbụ nke oge 2020 na 21 Ghana Women's Premier League.[4][5]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Norshie gbara Ghana na U17 na U20. Na ọkwa U17, ọ nọchitere anya Ghana na 2016 FIFA U-17 Women's World Cup na 2018 FIFA U-17 women's World cup, n'ime usoro ọ gbara egwuregwu 4 na nke ikpeazụ.[6] N'ime ndị otu 2016 ọ gbara egwu n'akụkụ Sandra Owusu-Ansah mgbe ọ na-egwuri egwu n'etiti Mukarama Abdulai na Millot Pokuaa na 2018. Ọ rụkwara ọrụ dị ka osote onyeisi ndị otu U17.[3] N'ọnwa Ọgọstụ 2020, a kwalitere ya n'òtù U20 nke Yusif Basigi na-azụ. Ọ nwetara oku n'ime otu maka egwuregwu FIFA U-20 World Cup nke 2020 na egwuregwu enyi na enyi megide Morocco n'etiti Ọgọst na Ọktoba 2020.[7][8]

Norshie nwetara ọkpụkpọ mbụ ya nke ndị otu mba na July 2021 n'ihu Aisha Buhari Cup na 2022 Africa Women Cup of Nations qualifiers megide Nigeria.[9][2] O mere nke mbụ ya na mba ụwa n'oge egwuregwu enyi na enyi nke Aisha Buhari Cup megide ndị otu ụmụ nwanyị South Africa na 17 Septemba 2021.[10][11]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amoh (13 September 2021). Black Queens in Lagos for Aisha Buhari Tournament. Graphic Online. Retrieved on 4 October 2021.
  2. 2.0 2.1 Black Queens coach calls 38 players for camping (en). www.ghanafa.org. Ghana Football Association. Retrieved on 2021-09-18. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 Black Maidens deputy captain Nina Norshie, two others join Edo Queens of Nigeria on loan (en). GhanaSoccernet (2019-02-19). Retrieved on 2021-10-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  4. Narrow loss for Immigration Ladies. Ghanaian Times (18 January 2021). Retrieved on 5 October 2021.
  5. Ali (18 January 2021). 2021 Women’s Premier League wrap-up: Mukarama bags hat-trick as Berry Ladies beat Immigration Ladies (en-US). Happy Ghana. Retrieved on 5 October 2021.
  6. Nina Norshie - Soccer player profile & career statistics. Global Sports Archive. Retrieved on 4 October 2021.
  7. Ahmadu (19 November 2020). Basigi names Ghana U20 women's squad for Morocco test. www.goal.com. Goal.com. Retrieved on 4 October 2021.
  8. GFA Communications (14 August 2020). Thirty-one Black Princesses players to resume camping on Friday. www.ghanafa.org. Ghana Football Association. Retrieved on 4 October 2021.
  9. Awcon Qualifier: Former Germany U19 striker Beckmann gets Ghana call-up for Nigeria showdown. www.goal.com. Goal.com. Retrieved on 2021-09-19.
  10. Twaiah (2021-09-17). Aisha Buhari Cup: Portia Boakye, Opoku Sonia Start as Mercy Tagoe names strong Starting XI to face South Africa (en-US). Ghana Sports Page. Retrieved on 2021-09-18.
  11. Aisha Buhari Cup: This is how we line up against South Africa (en). www.ghanafa.org. Ghana Football Association. Retrieved on 2021-09-18.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Nina Norshie at Soccerway