Njè Ághá Jésu
Ọdịdị
Njè Ághá Jésu
| Obere ụdị nke | military campaign |
|---|---|
| Oge obidoro | 1095 |
| Oge ngwụcha | 1291 |
| Nwere ndepụta | list of main crusades to the land of Israel |
Ihe ana-kpo Crusades bu agha ano ndi Christians ma ndi Muslim luru na oge 1095 ru 1291. O bidoro mgbe ndi Christian choro uzo ha nwere ike wefu ndi Islam na ala wo di kpo Holy Land (ebe Jerusalem ma Israel), ebe ndi Jews binala, mgbe gara-aga. Ha luo ogu wo, luo-luo, ndi Islam a nonye.