Nkosinathi Nhleko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkosinathi Nhleko
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
affiliation stringMinistry of Public Works of South Africa Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2018 Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/nkosinathi-nhleko/ Dezie

Nkosinathi Phiwayinkosi Thamsanqa Nhleko, Onye a maara nke ọma dị ka Nathi Nhleko، Bụ onye bụbu Minista ndị uwe ojii South Africa.[1] Nhleko jere ozi na nzuko omeiwu dị ka Onye isi oche nke Kọmitii Portfolio na Ọrụ Ọha na Nchịkwa, onye isi oche nke African National Congress (ANC). Tinyere onye isi ụtarị nke ANC, na onye otu Kọmitii Ọrụ Ikpe.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Police Mag Interview with Nkosinathi Nhleko. South African Police Services.