Nneka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nneka
Wikimedia disambiguation page

Nneka bu aha ndi igbo, ihe oputara na asusu igbo na Nnemkadi. Ndị ama ama nwere aha ahụ gụnyere:

  • Nneka (singer) ma ọ bụ Nneka Egbuna, Nigerian-German singer and songwriter
  • Nneka Egbujiobi, onye ọkaikpe si obodo Naijirịa -Amerịka
  • Nneka Abulokwe, British Nigerian tech and digital government entrepreneur
  • Nneka J. Adams,, onye ihe nkiri na Naijiria, onye edemede ihe nkiri, na onye mmeputa ihe nkiri
  • Nneka Elliott,, onye ọkachamara gbasara ihu igwe na okporo ụzọ na CP24
  • Nneka Isaac Moses,, onye na ekwuputa ngosi Naijiria, onye akwa akwa yana onye ha na ya so bidoihe na onye isi nchịkwa ihe ngosi Africa, Goge African
  • Nneka Ogwumike,, onye egwuregwu basketball boolu nke mba WNBA na Los Angeles Sparks
  • Nneka Okpala,, New Zealand athlete
  • Nneka Onuorah, onye nduzi na onye mmeputa nke America
  • Nneka Onyejekwe,, onye Romia na- egwu egwu volleyball na Voléro Zürich
  • Nneka Ukuh, onye na-eme egwuregwu n’egwuregwu Naịjirịa