Nnyocha nke Oké Osimiri India

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nnyocha nke Oké Osimiri India (INDOEX) bụ nyocha sayensị nkè mba dị ichè ichè nkè afọ 1999 e mèrè iji tụọ njem nke mmetọ ikuku site na Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia banye n'Oké Osimiri India.[1] Veerabhadran Ramanathan duziri ọrụ ahụ.

Ihe ndị a chọtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Akpụkpọ nkè sulfates, anwụrụ ọkụ, na aerosols ndị ọzọ sitere n'aka mmadụ na-efegharị n'Oké Osimiri India na-egbochi ìhè anyanwụ ma na-akwalite mmepụta ígwé ojii.
  • Ọnụ ọgụgụ nkè ìhè anyanwụ na-eru n'elu ụwa ejiri pasent iri belata.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Igwe ojii na-acha nchara nchara nke Eshia
  • Veerabhadran Ramanathan

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lelieveld (2001). "The Indian Ocean Experiment: Widespread Air Pollution from South and Southeast Asia". Science 291 (5506): 1031–1036. DOI:10.1126/science.1057103. PMID 11161214.