Noble Igwe
Ọdịdị
Noble Igwe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Febụwarị 1982 |
Ebe ọmụmụ | Abá |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
Noble Igwe Audio (amụrụ Noble Chibuzor Igwe) bụ onye na-ede blọgụ Naijiria, nke a ma ama maka ịmalite usoro ntụrụndụ 360 Group tinyere Tonia Soares na Oye Akdeinde..[1][2]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]Igwe mụrụ ma zụlite na Aba, Abia steeti, ebe ọ gụrụ akwụkwọ na National High School Aba. Ọ gụrụ akwụkwọ na St Augustine's Anglican Seminary Nbawsi; Federal Government College Okigwe wee gụchaa na University of Nigeria, Nsukka. O mechara gaa mahadum Pan Africa..[3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2009, Igwe malitere 360Nobs Limited.[1] N'April 2010, o wepụtara 360nobs tinyere Oye Akideinde na Abimbola Soares.[4].[5][6]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Na June 11, 2016, Igwe lụrụ Chioma Otisi.[7][8] Ha nabatara nwa mbụ ha na Jenụwarị 2017.[9]
Hụkwa zie
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị na-ede blọgụ na Naijiria
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
- ↑ Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ noble Igwe; Blogger.. Noble Igwe (3 September 2012). Retrieved on 25 May 2016.
- ↑ Biography of Noble Igwe; Blogger.. Nigerian Biography. Archived from the original on 10 May 2016. Retrieved on 25 May 2016.
- ↑ 360: No BullS**t. Wow Magazine. Archived from the original on 18 June 2016. Retrieved on 21 June 2016.
- ↑ Naughty, Cheeky yet Smart & Savvy - Check out 360Nobs.com - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ Oh Snap! #Chobs16 is going down - First Look at Noble Igwe & Chioma Otisi's Wedding - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com (11 June 2016). Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ Odumade. "Noble Igwe: "I did my wedding the way I wanted" celebrity blogger replies critics". Retrieved on 2018-01-02. (in en-US)
- ↑ "Noble Igwe;", Nigeriafilms.com, Nigeriafilms.