Noeline Kisembo Basemera

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Noeline Kisembo Basemera
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereNoeline Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Novemba 1973 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụadministrator Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
Mpaghara ntuli akaKibaale District Dezie
ebe agụmakwụkwọMuhorro Public Primary School, Naigana Secondary School, Makerere University, Uganda Martyrs University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Noelina Kisembo Basemera (amụrụ na 27 Disemba 1973) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye omeiwu na onye nchịkwa.

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Noelina Kisembo Basemera na 27 Disemba 1973. Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye omeiwu na onye nchịkwa site na ọrụ. Ọ bụ nwanyị si n'otu ndị omeiwu nke mpaghara Kibaale na onye otu National Resistance Movement(NRM), otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Uganda n'okpuru onye isi oche nke Yoweri Kaguta Museveni onye isi ala nke mba Uganda.[1][2][3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Kisembo malitere agụmakwụkwọ praịmarị ya na ụlọ akwụkwọ praịmarịa muhorro Kibale ma mechaa ule mbụ ya n'afọ 1987, ọ debanyere aha na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Naigana maka agụmakwụkwọ O'level ya wee mechaa asambodo agụmakwụkwọ Uganda (UCE) n'afọ 1991, mgbe nke ahụ gasịrị ọ sonyeere ụlọ akwụkwọ Andrea Kaahwas college hoima maka agụmakmakwụkwọ A'level ya ebe ọ gụsịrị asambodo Uganda Advanced Certificate of Education (UCE). O mechara sonye na Mahadum Makerere wee gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ na sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya na 1998 ma mesịa gbakwunye nzere masta na ọmụmụ mmepe na 2008[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ rụrụ ọrụ na Uganda Kolping society dị ka osote onye isi nchịkwa site na afọ pụkụ abụọ na atọ ruo 2016, onye nhazi agụmakwụkwọ site na 1999 ruo 2003 na onye enyemaka onye nhazi agụnye site na 1996 ruo 1999.[5]

Na nzuko omeiwu ọ na-eje ozi na kọmitii na-ahụ maka ihe gbasara obodo ndị dị n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka. Ọ bụkwa onye otu Uganda Woman Parliamentary Association (UWOPA).

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Woman member of parliament Kibale district. ELECTORAL COMMISSION. Retrieved on 7 April 2020.
  2. Stephen Kafeero. "Why NRM beat opposition in new districts", Daily monitor, 3 August 2016. Retrieved on 7 April 2020.
  3. National resistance movement. NATIONAL RESISTANCE MOVEMENT. Retrieved on 7 April 2020.
  4. Parliament of Uganda members of the 10th parliament KISEMBO BASEMERA NOELIN education background. Parliament of uganda. Archived from the original on 28 April 2021. Retrieved on 7 April 2020.
  5. Parliament of Uganda members of the 10th parliament Noelin Basemera Kisembo work experience. Parliament of Uganda. Archived from the original on 2021-04-28. Retrieved on 2022-10-16.