Nomaza Nongqunga Coupez
Ọdịdị
Nomaza Nongqunga Coupez
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1981 |
Ebe ọmụmụ | Ngqeleni |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Central University of Technology, Free State |
A mụrụ Nomaza Nongqunga Coupez na South Africa na 1981. Ọ bụ onye guzobere ụlọ ọrụ Undiscover Canvass nke na-akwalite ndị Africa na-ese ihe na France. Kemgbe Ọgọstụ 2017, ọ bụkwa onye otu Presidential Council for Africa . [1] [2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Coupez nwere nzere bachelọ na Bloemfontein Tecknikon. Ọ kwagara France na 2009, ebe ọ malitere ịkwalite omenala Africa na inyere ndị na-eto eto Africa aka ibu ndị a ga-ahụta nke ọma n'ahịa Europe. [3] [4]
Na 2015, o gosipụtara ihe ngosi nka mbụ ya. Coupez mechara hiwe Undiscover Canvass iji kwalite ndị Africa na-ese ihe na France, yana imekọ ihe na ụlọ ọrụ ihe nkiri na mmanya na South Africa. [5]
O sonyeere Presidential Council for Africa, otu ndụmọdụ nke onye isi ala France Emmanuel Macron mebere . [6]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Qui sont les membres du Conseil présidentiel pour l'Afrique d'Emmanuel Macron ? – JeuneAfrique.com. jeuneafrique.com (7 September 2017). Retrieved on 2 March 2018.
- ↑ Nomaza Nongqunga Coupez, une sud-africaine à l'Élysée – JeuneAfrique.com. jeuneafrique.com (8 September 2017). Retrieved on 2 March 2018.
- ↑ undiscovered-canvas. undiscovered-canvas. Archived from the original on 1 March 2018. Retrieved on 2 March 2018.
- ↑ HeraldLIVE.
- ↑ "I use art as a tool to teach the French about SA culture"- Nomaza Nongqunga Coupez, founder of Undiscovered Canvas. www.w24.co.za. Retrieved on 2 March 2018.
- ↑ Revitalizing the Partnership between France and the African Continent. La France en Namibie - France in Namibia. Archived from the original on 9 February 2018. Retrieved on 2 March 2018.