Nomvula Kgoale

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nomvula Kgoale
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereNomvula Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Novemba 1995 Dezie
Ebe ọmụmụZebediela Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ebe agụmakwụkwọTyler Junior College, Lindsey Wilson College, Louisiana Tech University Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Mapula Nomvula "Nomi" Kgoale (a mụrụ n'abali iri abụo nke ọnwa Nọvemba n'afọ 1995) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye nchekwa maka onyinye goolu.

Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Kgoale gara Lindsey Wilson College, Tyler Junior College na Louisiana Tech University, ha abụọ bucha na United States.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Kgoale nọchitere anya South Africa na 2010 FIFA U-17 Women's World Cup . O gbara ọgbụgba bọọlụ mbụ ya N'abalị iri na abụọ nke ọnwa Mee afọ 2019 na mmeri enyi na enyi emeriri ha nke ọkpụ atọ ha na asataghị otu na United States.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Nomvula Kgoale at Soccerway