Nonso

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

nonso bu aha nwoke Naijiria nyere aha ndị ama ama nwere aha gụnyere

  • Nonso Amadi (amụrụ n'afọ 1995), onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu, na onye na-emepụta egwu na Naijiria
  • Nonso Anozie (amụrụ n'afọ 1979), onye Britain na-eme ihe nkiri
  • Nonso Diobi (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye nduzi