Nonso Amadi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nonso Amadi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaNonso Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Septemba 1995 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum ọgbụgba ndụ, Swansea University, McMaster University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịAfrobeats, rhythm and blues Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Nonso Amadi (amụrụ na Septemba 1, na afọ 1995) bụ onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye na-emepụta egwu na Naijiria.[1] Ọ bụ onye na-ede egwu na onye na-emepụta egwu nke malitere ọrụ egwu ya na 2012, mgbe ọ nọ na Mahadum Ọgbụgba ndụ, ebe ọ gụrụ injinia kemịkal.

A mụrụ Nonso Amadi na Septemba 1, na afọ 1995, nne na nna ya bụ ndị Naijiria. Ọ bụ onye nke atọ n'ime ezinụlọ nke mmadụ asaa ma too na Naịjirịa tupu ọ kwaga United Kingdom.

Ọ gara Chrisland College Idimu, Lagos ma gụsịrị akwụkwọ na afọ 2009. Ọ gụrụ injinia kemịkal na Mahadum Covenant, na na afọ 2014 ọ gara n'ihu na ọmụmụ ya na Mahadim Swansea United Kingdom. O nwere nzere masta na Mahadum McMaster, Canada.[2]

  1. Ekemezie. Singer, Nonso Amadi drops video for No Crime | The Guardian Nigeria News - Nigeria and World NewsSaturday Magazine — The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News. Guardian.ng. Retrieved on 2019-05-25.
  2. The new promising voice of alternative music, Nonso Amadi. www.pulse.ng (30 April 2018).