Nsima Ekere
Nsima Udo Ekere ⓘ (amụrụ n'abali iri abụọ n'itolu nke ọnwa Mee afọ 1965) bụbu onye isi nchịkwa nke ndị Niger Delta Development Commission (NDDC). Ọ bụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke ndi otu All Progressive Congress Governorship Candidate maka Steeti Akwa Ibom maka ntuliaka afọ 2019.
Mmalite ya na ezinụlọ ya
[dezie | dezie ebe o si]Nsima Ekere bụ nwa afọ Ikot Oboroenyin, n'ezi Edemaya Ikot Abasi Local Government na Steeti Akwa Ibom . Ọ lụrụ Ese Nsima Ekere. [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Nsima Ekere awụbụola onye isi oche nke Akwa Ibom State Emergency Management Agency [2] ma n'otu oge ahụ dịka Onye isi oche nke Ụlọ Ọrụ Ọkụ Ibom, ụlọ ọrụ n'ahụ maka imepụta ike-Ọkụ nke Steeti Akwa Ibom nwe. [3]
Mbanye APC
[dezie | dezie ebe o si]Nsima Ekere onye Udom Emmanuel meriri na ntuli aka Primari ndị otu PDP maka onye ga bụ Gọvanọ n'afọ 2015 . Ọ bụ n’oge a, Nsima Ekere hapụrụ otu PDP ma gbanwezie banye otu APC ka ọ zọọ ọkwa Gọvanọ na ntuli aka nke afọ 2015 na Akwa Ibom. Udom Emmanuel nke otu PDP putara dika Gọvanọ. [4]
Nsima Ekere bụ onye nnọchite anya ndi otu APC na-izọ ọkwa ọchịchị Gọvanọ Steeti Akwa Ibom maka ntuli aka Gọvanọ nke afọ 2019.
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "All you should know about NDDC new MD Ekere". Encomium Magazine (in Bekee ndị America). Retrieved 2017-07-23.
- ↑ "Archive copy". Archived from the original on 2017-02-11. Retrieved 2021-06-04.
{{cite cite web}}: CS1 maint: archived copy as title (link) - ↑ "Ekere mounts the saddle at NDDC - Vanguard News". Vanguard News (in Bekee ndị America). 2016-07-24. Retrieved 2017-07-23.
- ↑ "Ekere's Big Comeback: Thisday's Analysis of Obong Nsima Ekere's Appointment as NDDC MD - ABIA FACTS NEWS". 3 August 2016. Archived from the original on 16 August 2019. Retrieved 4 June 2021.