Gaa na ọdịnaya

Ntaramahụhụ ọnwụ na Luxembourg

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Guillotine e ji mee ihe na Luxembourg site na 1798 ruo 1821

E wepụrụ ntaramahụhụ ọnwụ na Luxembourg maka ajọ omume

niile'nafọ a 1979.[1][2]

Ogbugbu ikpeazụ e gburu na Luxembourg bụ na 1949.[1]

Luxembourg so n' otu European Union na Council of Europe; ọ bịanyekwara aka ma kwado Protocol no.13. Luxembourg bụkwa otu steeti na Protocol nke Abụọ na International Covenant on Civil and Political Rights; ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ahụ n' Ọnwa 13 Febụwarị 1990 wee kwado ya na 12 Febụwarụ 1992.[3] Luxembourg vootu maka nkwụsịtụ nke United Nations na ntaramahụhụ ọnwụ ugboro asatọ niile, na 2007, 2008, 2010, 2012, 2014, 2016, 2018, na 2020.