Nwachukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nwachukwu bụ aha nṅa nke:

  • Fortunatus Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1960), achịbishọp Katọlik nke Naijiria na onye nnọchi anya mba ọzọ nke Holy See
  • Igwe Aja-Nwachukwu (1952-2015) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Ike Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1940), onye agha Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
  • Mary Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1969), onye Naijiria na-agba bọọlụ aka
  • Obinna Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1992), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Sorina Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1987), onye Germany na-eme egwuregwu
  • Sunny Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Uti Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1982), onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na Naijiria
  • Uzoma Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1990), onye America na-agba bọọlụ
  • Zainab Balogun-Nwachukwu (amụrụ n'afọ 1989), onye Naijiria na-eme ihe nkiri