Nwankwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nwankwo bụ aha e nyere na aha nna. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:

Aha e nyere ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Nwankwo Kanu, OON (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Nwankwo Obiora (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Nwankwo Tochukwu (amụrụ n'afọ 1986), onye Naijiria na-agba bọọlụ

Aha nna[dezie | dezie ebe o si]

  • Christy Nwankwo, Onyeikpe Steeti Rivers
  • Ike Nwankwo (amụrụ n'afọ 1973), onye Naijiria-Amerịka na-agba bọọlụ
  • Nkem Nwankwo (1936), onye edemede na onye na-ede uri na Naijiria
  • Simeon Nwankwo (amụrụ n'afọ 1992), onye Naijiria na-agba bọọlụ