Nkem Nwankwo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Nkem |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1936 |
| Ebe ọmụmụ | Nawfia |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 12 Jụn 2001 |
| Ebe ọ nwụrụ | Tennessee |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, university teacher |
| Onye were ọrụ | Michigan State University, Ibadan Grammar School, Daily Times (Nigeria), Tennessee State University |
| Ebe agụmakwụkwọ | Indiana University, University of Ibadan |
| Ọrụ ama ama | My Mercedes Is Bigger than Yours, Danda, Tales Out of School |
Nkem Nwankwo ⓘ (12 June 1936 ruo 12 June 2001) bụ onye ode akwụkwọ na onye ode abụ nke Naijiria . [1]
Akụkọ Ndụ.
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na Nawfia-Awka, obodo dị nso na obodo Igbo bụ Onitsha na Naịjịrịa, Nwankwo gara University College na Ịbadan, nweta akara nzere BA n'afọ 1962. [2] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ọ nwetara ọrụ nkuzi na Ibadan Grammar School, tupu ọ gaa n'ihu ide akwụkwọ akụkọ magazin, gụnyere Drum na-arụ ọrụ na Nigerian Broadcasting Corporation . [3]
O dere ọtụtụ akụkọ maka ụmụaka bụ nke ebipụtara na 1963 dị ka Tales Out of School. [4] O derekwara Tales out of School ọzọkwa na 1965. [4]
Dịka Onye edemede obere akụkọ na uri, Nwankwo nwetara nlenyere anya na akwụkwọ mbụ ya bụ Danda na (1964), [5] bụ nke e mere dịka egwu nke etinyere na 1966 World Festival of Negro Arts na Dakar, Senegal . [3] N’oge agha obodo Nigeria Civil war Nwankwo rụrụ ọrụ na Biafra’s Arts Council. [6] Na 1968, site na njiko aka nke ya na Samuel X. Ifekjika, o dere Biafra: The Making of a Nation . [7] Mgbe agha obodo gasịrị, ọ laghachiri Lagos wee rụọ ọrụ na akwụkwọ akụkọ mba, Daily Times . Ọrụ ndị sochirinụ gụnyere satire My Mercedes Is Bigger than Yours .
N’afọ 1970 gawa, Nwankwo nwetara akara ugo mmụta Master na Ph.D. na Mahadum Indiana . [8] O dekwara gbasara nrụrụ aka na Naịjirịa . Ọ nọrọ njedebe nke ndụ ya na United States wee kuzie na Mahadum Michigan State na Tennessee State University . [9]
Ọ nwụrụ n'ụra ya na Tennessee, site na nsogbu sitere na ọrịa obi nke ọ na-arịa kemgbe ọtụtụ afọ. [10]
Akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Obere akụkọ
[dezie | dezie ebe o si]- The Gambler, in: Black Orpheus no. 9
- His Mother, in: Nigeria Magazine no. 80, March 1964[14]
- The Man Who Lost in: Nigeria Magazine no. 84, March 1965
Ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]- Sex Has Been Good To Me (reprint of essays), 2004
- Shadow of the Masquerade (autobiography), Nashville, TN: Niger House Publications 1994, pp. 58–61
- A Song for Fela & Other Poems. Nashville, TN: Nigerhouse, 1993
- Theatre reviews in: Nigeria Magazine no. 72, March 1962
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nkem Nwankwo (en). DOI:10.1093/oi/authority.20110803100242686.
- ↑ Nkem Nwankwo.
- 1 2 Oyekan Owomoyela, The Columbia Guide to West African Literature in English Since 1945, Columbia University Press, 2008, pp. 132–33.
- 1 2 Nwankwo, Nkem (1965). More Tales Out of School (in en). African Universities Press.
- ↑ Lynn, Thomas J., "Tricksters Don't Walk the Dogma: Nkem Nwankwo's 'Danda'", College Literature, Summer 2005, Vol. 32, Issue 3, p. 1.
- ↑ The Columbia Guide to West African Literature in English Since 1945 (in en).
- ↑ Owomoyela, Oyekan (2008-10-21). The Columbia Guide to West African Literature in English Since 1945 (in en). Columbia University Press. ISBN 978-0-231-51215-2.
- ↑ (2000) The Companion to African Literatures (in en). Indiana University Press. ISBN 978-0-253-33633-0.
- ↑ "Nkem Nwankwo". Anderson Brown's Literary Blog, 11 January 2010.
- ↑ Tunde Okoli, "Nigeria: Author, Nkem Nwankwo is Dead", AllAfrica, 3 July 2001.
- ↑ Nwankwo, Nkem (1984). The Scapegoat (in en). Fourth Dimension. ISBN 978-978-156-150-4.
- ↑ Nwankwo, Nkem (1964). Danda. Andre Deutsch.
- ↑ Killam, G. D. (2008). Student Encyclopedia of African Literature (in en). ABC-CLIO. ISBN 978-0-313-33580-8.
- ↑ Roscoe, Adrian A. (1971). Mother is Gold: A Study in West African Literature (in en). CUP Archive. ISBN 978-0-521-09644-7.