Nzime language
Ọdịdị
| Nzime Koonzime, Koozime | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Cameroon | |
| Total speakers: | 40,000 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Bantu (Zone A) Makaa–Njem + Kako (A.80–90) Ndzem–Bomwali Nzime | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | ozm
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Nzime (Koonzime) bụ asụsụ Bantu nkè Cameroon, nkè ndị Nzime ná Dwe'e (Bajwe'e) na-asụ. Maho (2009) depụtara ndị á dị ka asụsụ abụọ.
Ọ nwere njikọ chiri ányá ná Mpo.[1]
Ọnụ ọgụgụ mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Á na-asụ Koonzime n'ọtụtụ akụkụ ndịda nkè mpaghara Haut-Nyong (Eastern Region). Nzime dị gburugburu ná ọwụwa anyanwụ nkè Lomié, ná Njem nwere njikọ chiri ányá ná ọbọdọ Ngoïla.[1]
Ìhè dị kà ndị ọkà okwu 30,000 na-asụ Koonzime.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name "ALCAM2012" defined multiple times with different content