Oche
Ọdịdị
oche
| Obere ụdị nke | furniture, seating furniture |
|---|---|
| Ebe | interior space |
| Di na oru | Do Chairs Exist? |
| Nwere àgwà | height, width, àgwà, mass |
| Agwa Unicode | 🪑 |



Oche bu ihe ana-akpo he madu nwere ike iji kporo odo, no. Oche nke enweghi aka, n'azu, bu nke ana-kpo stool. Mgbe ochee vuru ivu, nwe padding, ana-kpo ya couch na sofa ufodu. Mgbe o nweghi padding, onwere aka, o-nweghi, ana-kpo ya bench.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Oche (Chair).
In language
[dezie | dezie ebe o si]- [1] obụrụ ná mmadụ "na-achọ ịda n'oche há" mgbè a gwara yá ìhè, ọ bụ n'ihi ná ọ wụrụ há akpata oyi n'ahụ mà ọ bụ tụrụ há n'anya.
- Ọtú ìgwè ndị égwú na-enye ónyé ọkpụkpọ kachasịrị mmá ná otú ngalaba "oche" mà ọ bụ "oche ịsị" dabere ná ikike.
óche
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Nearly/Almost Fall off your Chair. Cambridge Dictionary. Retrieved on 22 August 2016.