Odogwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Odogwu o bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Paolo Odogwu (amụrụ n'afọ 1997), onye bekee na-egwu egwuregwu rugby union
  • Raphael Odogwu (amụrụ n'afọ 1991), onye Ịtali na-agba bọọlụ
  • Sunny Odogwu (1931-2018) bụ onye ọchụnta ego Naijiria
  • Violet Odogwu (amụrụ n'afọ 1942), onye Naijiria na-eme egwuregwu n'egwuregwu