Gaa na ọdịnaya

Odolaye Aremu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Odolaiye Aremu
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMohammed Dezie
Aha ezinụlọ yaAremu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1943 Dezie
Ebe ọmụmụIlorin Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1997 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, onye egwu Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Mohammodu Odolaye Aremu bụ onye Ilorin. Ọ na-agu egwu Dadakuada, ma bụrụ onye na-abụ abụ n'ọtụtụ obodo Yoruba ma dekọọ ọtụtụ abọm ruo mgbe ọ nwụrụ na 1997.[1] N'oge ndụ ya, ọ biri n'ọtụtụ ebe nke gụnyere Ibadan, Ilorin, Abeokuta, Okeho, Shaki na Lagos. Otú ọ dị, ọ bi na Ibadan karịa ebe ndị ọzọ.

Ọrụ egwu

[dezie | dezie ebe o si]

Dadakuada bụ ụdị egwu ọdịnala nke na-agbagwoju anya ma na-atọ ụtọ n'otu oge. Dị ka ọtụtụ ndị egwu Yoruba, ọ bụrụ abụ otuto nke ọtụtụ ndị dị mkpa na ndị a ma ama na ọha mmadụ. Nke a gụnyere Dr. Olusola Saraki, Chief Abdulazeez Arisekola Alao; Alhaji Jimoh Saro, Chief Meredith Adisa Akinloye, Oba Lamidi Adeyemi Olayiwola III, Chief Ladoke Akintola, Ariyibi Adedibu na ọtụtụ ndị ọzọ

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]