Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:Xokai/Ebe Ndebe Ihe nka Anna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anna's Archive
Adreesị weebụannas-archive.org;[1] and related.[2]
Ụdị na saịtịSearch engine, Digital library, File sharing[1][3][4]
Created byAnna and/or the Pirate Library Mirror (PiLiMi) team[3]
Agbam onyaNovemba 10, 2022; 3 years ago (2022-11-10)[3]
Current statusActive
Ebe Ndebe ihe nka Anna
Screenshot
Udu site Search engine, Digital library, File sharing
Onye keru ye Anna and/or the Pirate Library Mirror (PiLiMi) team
URL annas-archive.org; and related.
Oge mbido November 10, 2022; 9 months ago
Onodu Active
Oso ne odide gbasanu Okike files
Okike Files
Ndu ji Files
  • Dropbox
  • Google Drive
  • iCloud
  • Mediafire
  • Mega (service)
  • OneDrive
Sites ne ke Videos
  • 123Movies
  • Dailymotion
  • PeerTube
  • Putlocker
  • YouTube
Sites nke BitTorrent
  • 1337x
  • Demonoid
  • ExtraTorrent
  • EZTV
  • FitGirl Repacks
  • KickassTorrents
  • Nyaa Torrents
  • RARBG
  • Tamil Rockers
  • The Pirate Bay
  • YIFY
Media servers
  • Kodi
  • Plex
  • Emby
  • Jellyfin
Technologies
  • File hosting services
  • Media server
  • Online video platform
  • Peer-to-peer file sharing
  • Peer-to-peer web hosting
  • Usenet
  • WebRTC
  • XDCC
Networks ne ke files
  • BitTorrent
  • Direct Connect
  • eDonkey
  • Gnutella
  • Gnutella2
  • InterPlanetary File System
  • List of P2P protocols
Academic
  • Academic Torrents
  • Anna's Archive
  • #ICanHazPDF
  • Internet Archive
  • Library Genesis
  • Sci-Hub
  • Z-Library
P2P clients
  • BitComet
  • DC++
  • Deluge
  • eMule
  • GigaTribe
  • μTorrent
  • qBittorrent
  • Shareaza
  • Soulseek
  • Transmission
  • Tribler
  • Vuze
File sharing nke ozuzo
  • Anonymous P2P
  • Darknet
  • Freenet
  • Friend-to-friend
  • I2P
  • Private P2P
  • Proxy server
  • Seedbox
  • Tor
  • VPN
Ne oge gara aga and societal aspects
  • Timeline
  • Legality
  • BitTorrent ge odu
Ne country ne region
  • Canada
  • Japan
  • Singapore
  • UK
  • US
Comparisons
  • Comparison of BitTorrent clients
  • Comparison of BitTorrent sites
  • Comparison of eDonkey software
  • Comparison of Internet Relay Chat clients
  • Comparison of Usenet newsreaders
  • v
  • t
  • e

Anna's Archive bụ injin metasearch nke na-enwegu uru online metasearch engine ne-enye ohere i wote ekwkwu du iche iche (na IPFS), ndu keru ye bu ndu na-edebe ihe nka (nke ha na-akpọ Anna ne Pirate Library Mirror (PiLiMi),[5] futaru ne nzaghachi kpọmkwem na mbọ ndị mmanye iwu, nke The Publishers Association na Authors Guild nyere aka, iji kpochi Z-Library na Nọvemba 2022.[3][6][7][3]

Futa ne ndị otu Anna's Archive na-azọrọ ne he na-enye ohere i nwete metadata ihe dị ne Open Library, ne he na ato ihe di ne Library Genesis, Sci-Hub ne Z-Library shadow libraries[3][8], na-onyiye ISBN, ne he enwegu ihe di copyrighted ne website he, ọ bụ so index nke metadata oha lile nweru.[4] [3][9][10][11][6]Anna's Archive deru ne website he, enwegu uru, na-anabata, ne he ji onyinye iji akpuchi ụgwọ (hosting, aha ha, ndozi, na udi inhenka).[4]

Anna's Archive na-ekwu ne "ihe ọmụmu chọrọ ịbụ free", na ndị otu ha "kwechiteru ike na ozi kwesuru i na ga freely, ne nche nke amamihe na omenala".[4][12][12] Ne website he, Anna's Archive ("ogu ọchụchọ shadow library: akwụkwọ, akwụkwọ, ihe ọchị, magazin") bụ "ọrụ nke ịdepụfute akwụkwọ lile dị, site na igbako data si ne mbe dị iche iche ... [na] osuso ọganiru ụmụ mmadụ iji mee ka akwụkwọ nfu lile dị efe oruru digitally, ne ji 'shadow libraries'."Ndu otu he kwukwaru, "Anyị no ne'akụkụ ozo [di che ne Z-Library ne ndu udunfu]; ne-mkpacha anya ka anyị bule enwele traces, ne operation security he siri ike. "[10][9][6] He dekworu ne Anna's Archive si ne: "Kpasaru okwu banyere Anna's Archives na Twitter, Reddit, TikTok, Instagram, ne ebe kọfị ma ne library gu, ne mbe nefu i jeru! Anyị ekwenyegu ne ozuzọ - ọ bụrụ na e wepụ anyị, anyị ja fụta ne mbe ọzọ, ebe ọ bụ ne code ne data anyị lile bụ ihe du ne ohere."  

  • Digital library
  • Electronic Frontier Foundation
  • Freedom of information
  • #ICanHazPDF (hashtag)
  • Open Library
  1. 1 2 Staff (December 7, 2022). Anna's Archive. Retrieved on December 7, 2022.Wayback (//Blog); ArchiveToday:(Main/About/Blog)
  2. Staff (January 29, 2023). Anna's Archive - Twitter - Related Site(s). Anna's Archive. Archived from the original on January 29, 2023. Retrieved on January 29, 2023.
  3. 1 2 3 4 5 6 7 Van der Sar. ""Anna's Archive" Opens the Door to Z-Library and Other Pirate Libraries", TorrentFreak, November 19, 2022. Retrieved on November 19, 2022.
  4. 1 2 3 4 Staff (November 19, 2022). Anna's Archive/About. Annas-archive.org. Retrieved on November 19, 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "AA-20221119about" defined multiple times with different content
  5. Anna's Archive (en) (2023-09-08). Retrieved on 2023-09-08.
  6. 1 2 3 Manos. "Free Z-Library E-Book Download Search Engine "Anna's Archive" Launches Amid Arrests", LA Weekly, November 22, 2022. Retrieved on November 23, 2022.
  7. Multiple sources:
  8. "Anna's Archive" Opens the Door to Z-Library and Other Pirate Libraries * TorrentFreak (en). Retrieved on 2023-09-08.
  9. 1 2 Staff (November 19, 2022). Anna's Archive. Retrieved on November 19, 2022.
  10. 1 2 Staff (November 30, 2022). Will Library Genesis & Co Move to the Dark Web?. DnStats.net. Archived from the original on 2022-12-01. Retrieved on December 1, 2022.
  11. Woodcock. "'Shadow Libraries' Are Moving Their Pirated Books to The Dark Web After Fed Crackdowns - Academic repositories like LibGen and Z-Library are becoming less accessible on the web, but finding a home on alt-networks like Tor and IPFS.", Vice, November 30, 2022. Retrieved on November 30, 2022.
  12. 1 2 Mandel. "New e-book download search engine 'Anna's Archive' will lead to shadow libraries like Z-Library", GoodEReader.com, November 23, 2022. Retrieved on November 23, 2022.
[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Cultural Conservation-Restoration