Okeke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Okeke bụ aha nna Naijiria nke sitere na Igbo. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia:

  • Chuma Okeke (b. 1998), onye America na-egwu basketball
  • Edward Ikem Okeke (1942-1995), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Francisca Nneka Okeke, ọkà n'ihe ọmụmụ physics
  • P.N. Okeke-Ojiudu (1914), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego mbụ nke Naijiria
  • Uzooma Okeke (b. 1970), onye egwuregwu bọọlụ nke Canada
  • Uche Okeke (1933-2016), onye Naijiria na-ese ihe