Olaoluwatomi Taiwo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Taiwo |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Jụn 2000 |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Olaoluwatomi Oluwayemisi Taiwo (amụrụ ya na ubochi iri na isii n’onwa Juun nke afo 2000) bụ onye Naijiria-Amerịka na-agba bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ kọleji na Iowa na TCU.
Ọrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị[dezie | dezie ebe o si]
Taiwo gara Carmel High School na Carmel, Indiana, ma duru ndị otu basketball gaa na ngwụcha nke mpaghara Indiana. N'afọ ikpeazụ ya, a kpọrọ ya oku nsọpụrụ maka American Family Insurance All-USA Central Indiana girls basketball pre-season Super Team.[1] Ọ bụ onye a kpọrọ oku ugboro abụọ na AP all-state selection.[2]
Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]
Olaoluwatomi turu bọọlụ maka Mahadum Iowa ruo afọ anọ tupu ọ gaa TCU.[3][4] Na Iowa, ọ bụ onye na-eme ihe nkiri Academic All-Big Ten ugboro atọ (2019-20, 2020-21, 2021-22). [2]
Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]
Ọ na-atu boolu maka Customs kemgbe afo 2023, sonyeere otu Portugal-Liga Feminina Women otu aha ya bụ Esgueira Aveiro na afo 2024.[5]
Ọrụ ndị otu mba[dezie | dezie ebe o si]
N'afọ nke 2023, ọ nọchitere anya mba Naijiria ebe ya na Amy Okonkwo nwetara ohere D'Tigress na ngwụcha nke Women's AfroBasket mgbe ha meriri Obodo Rwanda.[6][7]
Edensibia[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Bain (2017-10-30). 4-star combo guard Tomi Taiwo of Carmel High commits to the Iowa Hawkeyes. HawkCentral. Retrieved on 2024-04-11.
- ↑ 2.0 2.1 Women's Basketball. TCU Athletics (2022-10-13). Retrieved on 2024-03-23. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "TCU" defined multiple times with different content - ↑ Esgueira signs Olaoluwatomi Taiwo, ex Customs. eurobasket.com. Retrieved on 2024-03-23.
- ↑ Linder (2022-03-25). Confirmed: Tomi Taiwo, Logan Cook have entered the transfer portal. The Gazette. Retrieved on 2024-04-11.
- ↑ Esgueira contrata internacional nigeriana (pt). Diário de Coimbra. Retrieved on 2024-03-23.
- ↑ D'Tigress: Nigeria defeats Rwanda 79-48 to book final spot at 2023 Women's Afrobasket. Pulse Sports Nigeria (2023-08-03). Retrieved on 2024-04-10.
- ↑ Nigeria reach fourth straight Women's AfroBasket Final. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-10.