Ollie J. Brooks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ollie J. Brooks
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha ezinụlọ yaBrooks Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1872 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie

A mụrụ Brooks nà St. Louis, Missouri, n'ọnwa Ọgọstụ 1872.[1][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A na-ahụkarị ihe osise Brooks, na mmanụ na pastel, na mgbidi nkè ụka, kọleji, na ụlọ akwụkwọ na Missouri, Kansas nà ọtụtụ ndị ọzọ.[3] Ụlọ ọrụ yá dị nà Kansas City, Kansas.

Brooks jikwa pensụl mée ihe na ụfọdụ n'ime ǹkà ya.[4]

Na Disemba úbọchị irí abụọ na atọ, 1896, Brooks lụrụ Loueva J. Simpkins.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "O. J. Brooks, artist", The Topeka Plaindealer, December 30, 1910, p. 2. Retrieved on November 15, 2019.
  2. Oliver (Ollie) J Brooks. askART. Archived from the original on November 15, 2019. Retrieved on November 15, 2019.
  3. Record What the Graduates of Lincoln Institute are Doing | Collections Search Center, Smithsonian Institution (en). collections.si.edu. Archived from the original on 2017-03-01. Retrieved on 2017-02-28.
  4. "Western University", The Topeka Plaindealer, March 23, 1906, p. 2. Retrieved on November 15, 2019.
  5. "(untitled brief)", Democratic Messenger, December 25, 1896, p. 3. Retrieved on November 15, 2019.