Jump to content

Omo-Love Branch

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Omo-Love Branch
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOmo-Love Branch Dezie
aha ezinụlọ yaBranch Dezie
aha gọọmentiOmo-Love Branch Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya10 Jenụwarị 1974 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Omo-Love Branch (a mụrụ ụbọchị nke 10 n'ọnwa Jenụwarị afọ 1974) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa onye gbara bọọlụ dịka onye na-agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa . O so n'òtù ahụ na mmalite iko ụmụ nwanyị mba ụwa nke afọ 1991 nke FIFA yana iko ụmu nwanyị mba ụwa nke afọ 1995 nke FIFA . [1]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams. FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA (1995). Retrieved on 2007-09-28.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]