Orange RDC

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Orange RDC (nke bụbu Congo Chine Télécoms ma ọ bụ CCT)Bụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi na-arụ ọrụ na Democratic Republic of Congo . Ụlọ ọrụ ahụ bụbu njikọ aka nke ụlọ ọrụ China ZTE, nke nwere 51%, na steeti Congo, nke nwere 49%. Netwọk mkpanaka ụlọ ọrụ ahụ malitere ịrụ ọrụ na 2001. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Kinshasa. Orange RDC nwere ndị ọrụ Abt 100.. N'ọnwa Ọktoba afọ 2011 France Télécom (nke bụzi Orange S.A.) nwetara 100% nke ụlọ ọrụ ahụ ma nye ya aha ọzọ Orange RDC na 5 Disemba afọ 2012.[1][2]

Orange RDC na-enye ekwentị,Ekwentị mkpanaaka na ọrụ ịntanetị

Ebe ọ dị[dezie | dezie ebe o si]

Orange RDC na-ere otu ụdị menu ("Kit A12+") na Lingala, Tshiluba, French, Kongo, na Swahili.[3]