Osei Bonsu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Osei Bonsu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAshanti Empire Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1779 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Jenụwarị 1824 Dezie
Ebe ọ nwụrụKumasi Dezie
ŃnàOwusu Ansa Panin Dezie
ŃnéKonadu Yaadom Dezie
nwanneOpoku Fofie, Opoku Kwame, Osei Kwame Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụmonarch Dezie
Ọkwá o jiAsantehene Dezie
nọchiriOsei Yaw Akoto Dezie
nnọchiaha nkeonweL321764 Dezie

Osei Bonsu (1779 - 21 Jenụwarị 1824) nke a makwaara dị ka Osei Tutu Kwame bụ Asantehene (Eze Ashanti).[1][2][3][4][5] Ọ chịrị site na 1804 ruo 1824. N'oge ọchịchị ya, ndị Ashanti lụrụ ọgụ na nchikota obodo Fante ma mechaa chịkwaa ahia Gold Coast. Na Akan, Bonsu pụtara whale (azụ̀" kachasị ukwuu na nke kachasị ike n'oké osimiri), ọ bụkwa ihe nnọchianya nke ihe ọ rụzuru n'ịgbasa Alaeze Ukwu Ashanti ruo n'ụsọ oké osimiri. Ọ nwụrụ na Kumasi, Osei Yaw Akoto nọchiri ya.

Ebe ndị ọzọ na-ezo aka na ya dị ka Osei Tutu Kwame .[6] Ọ bụ onye ndu n'agha megide Fante nke ndịda Gold Coast na 1806–07 na megide Abron nke Gyaman (ọwụwa anyanwụ Côte d'Ivoire) na 1818–19.[4] O guzosikwara ike megide ndị Britain ma luso ha ọgụ site na ịkwakọrọ ọlaedo na ihe ndị ọzọ sitere na Ghana. O gbupụrụ isi Sir Charles Machartty, gọvanọ Britain n'oge ahụ na Ghana ma ndị Britain gbukwara ya. Ọ bụ Eze dị oke egwu na ọ bụghị eze nzuzu.

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

1

  1. Keith A. P. Sandiford, A Black Studies Primer: Heroes and Heroines of the African Diaspora, Hansib Publications, 2008, p. 356.
  2. Osei Bonsu | king of Asante empire (en). Encyclopedia Britannica. Retrieved on 2020-08-08.
  3. Aidoo (1977). "Order and Conflict in the Asante Empire: A Study in Interest Group Relations". African Studies Review 20 (1): 1–36. DOI:10.2307/523860. ISSN 0002-0206. 
  4. 4.0 4.1 McCaskie (August 2014). "Telling the Tale of Osei Bonsu: An Essay on the Making of Asante Oral History" (in en). Africa 84 (3): 353–370. DOI:10.1017/S0001972014000394. ISSN 0001-9720.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  5. Asante Kingdom (en). African Studies Centre Leiden (2002-06-15). Retrieved on 2020-08-08.
  6. Larry W. Yarak. Asante and the Dutch: 1744-1873. Oxford: Clarendon Press, 1990. p. 31.