Osei Bonsu Amoah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Osei Bonsu Amoah
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1961 Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
Asụsụ obodoAsante Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 6th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 5th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 8th Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Ghana School of Law Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
isi agụmakwụkwọlaw Dezie
Ebe obibiAburi Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Osei Bonsu Amoah (amụrụ n'abali iri n' ise nke ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu nzuko omeiwu nke asaa nke Republic nke anọ nke Ghana ma na-anọchite anya ndị Akwapim South Constituency na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Ghana n'okpuru ọkọlọtọ nke New Patriotic Party .[1][2][3][4][5]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Amoah na onwa asato, abali iri n' ise nke afo 1961. O si Aburi, obodo dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke mba Ghana.[6] Ọ nọrọ afọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na Prempeh College ma nweta nzere bachelọ nke sayensị na iwu na Mahadum nke Ghana na 1985.[6] Na ulo akwukwo Ghana a na- amu maka iwu ọ nwetara nzere bachelọ nke iwu na 1995.[6]

Njem Oru ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

A hoputara ya n'ime ndị omeiwu nke isii nke mba nke anọ nke Ghana na abali asaa nke onwa Jenụwarị afo 2013 wee jee ozi ruo abali isii nke onwa Jenụwarị 2017. Mgbe afọ anọ nke ọrụ gasịrị, a họpụtara ya ọzọ n'ime ndị omeiwu nke asaa nke mba nke anọ nke Ghana na 7 Jenụwarị 2017 mgbe ọ nwetara 52.78% nke votu ziri ezi na ntuli aka Ghana nke afọ 2016.[6]

Onodu Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu a họpụta ya n'ụlọ omeiwu, Amoah rụrụ ọrụ dị ka onye nyocha nke ụtụ isi, IRS n'etiti 1988 na 1996. A họpụtara ya dị ka Enyemaka Pụrụ Iche, Ụlọ ọrụ nke Onye isi ala, ma jee ozi site na 2001 ruo 2005.[6]

A họpụtara ya ozugbo dị ka osote Mịnịsta na Ministry of Education Youth and Sport, O wee jee ozi site na 2005 ruo 2008.[6]

Ndụ nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ na-akọwa dị ka Onye Kraịst, ọ lụrụ onye ọka iwu ibe ya nwere ụmụ atọ.[6]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Deputy Ministers. Government of Ghana. Archived from the original on 24 September 2019. Retrieved on 2 August 2017.
  2. Akufo-Addo releases names of 50 deputy and 4 more ministerial nominees. Graphic Ghana (15 March 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  3. List of Akufo-Addo's 50 deputy ministers and four news ministers. Yen Ghana (15 March 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  4. Akufo-Addo names 50 deputies, 4 ministers of state. Cifi FM Online (15 March 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  5. Akufo-Addo picks deputy ministers. Ghana Web (20 February 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  6. 6.0 6.1 6.2 6.3 6.4 6.5 6.6 Ghana MPs - MP Details - Amoah, Osei Bonsu. www.ghanamps.com. Retrieved on 2020-02-09.