Osei Kyei-Mensah-Bonsu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Osei Kyei-Mensah-Bonsu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Febụwarị 1957 Dezie
Ebe ọmụmụAfrancho Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, urban planner Dezie
ebe agụmakwụkwọKwame Nkrumah University of Science and Technology, St. Peter's Boys Senior High School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Osei Kyei Mensah Bonsu (nke a maara dị ka Lawrence Addae ma amụọ na 3 Febụwarị 1957) bụ onye Ghana na-eme atụmatụ obodo na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1][2][3] Ọ bụ ugbu a onye isi kachasị n'ime ndị omeiwu Ghana nakwa Minista A họpụtara maka ihe gbasara ndị omeiwu na Ghana.[4][5]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Osei na 3 Febụwarị 1957. O sitere na Bremang-Afrancho, obodo dị na Kumasi, Ashanti Region.[6] N'afọ 1982, ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah na nzere Bachelor of Science na Urban Planning.[7]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Osei bụ onye otu New Patriotic Party. Ọ buru ụzọ bụrụ onye otu nzuko omeiwu na Jenụwarị 1997. Ọ debere oche ya kemgbe ahụ, na-anọchite anya mpaghara ya na 2nd, 3rd, 4th, 5th, 6th na 7th nke 4th Republic of Ghana. Ọ bụ onye isi oche maka kọmitii mmefu ego pụrụ iche, ụlọ, na azụmaahịa. Ọ bụkwa onye otu na-ahụ maka ego, Mines na Energy, Order Standing, na Kọmitii Nhọrọ.

Nhọrọ[dezie | dezie ebe o si]

1996 Nhọrọ ndị omeiwu[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Osei na mbụ n'ime ndị omeiwu n'oge ntuli aka Ghana nke 1996 na Tiketi nke New Patriotic Party na-anọchite anya Suame Constituency na Ashanti Region nke Ghana. O nwetara vootu 47,455 n'ime vootu 64,394 ziri ezi nke na-anọchite anya 57.40% megide Paul Yeboah onye otu NDC nke nwetara vootu 10,828, Azong Alhassan onye otu PNC nke nwetara voolu 3,219 na Habiba Atta onye otu CPP nke nwetara voọ 2,892.[8]

  1. Why I No Longer Use the Name 'Lawrence Addae' – Majority Leader Osei Kyei Explains.
  2. Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. Archived from the original on 2012-04-23. Retrieved on 2012-04-05.
  3. Rodgers (2020-04-16). Top facts about Osei Kyei Mensah Bonsu and his political journey (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2022-06-15.
  4. We're ready to debate Minority on their call for rejection of C.I 126 - Majority Leader (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, Current Affairs, Business News , Headlines, Ghana Sports, Entertainment, Politics, Articles, Opinions, Viral Content (2020-05-23). Retrieved on 2020-05-26.
  5. Nartey (2022-01-24). E-levy: Concerns on proposed rate must be addressed - Afenyo-Markin. 3NEWS. Archived from the original on 2022-01-24. Retrieved on 2022-01-24.
  6. Ghana MPs - MP Details - Kyei-Mensah-Bonsu, Osei. www.ghanamps.com. Retrieved on 2020-07-08.
  7. Parliament of Ghana. www.parliament.gh. Retrieved on 2020-07-08.
  8. FM. Ghana Election 1996 Results - Old Tafo / Suame Constituency. Ghana Elections - Peace FM. Retrieved on 2020-10-04.