Osote Chanselọ nke Mahadum Lagos Steeti

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Osote Chanselọ nke Mahadum Lagos Steeti
position

 

Vice-Chancellor nke Mahadum Lagos Steeti

Osote onye Chancellor nke Mahadum Lagos State bụ onye isi nke Mahadụm ahụ.[1] Mgbe Gọvanọ nke Lagos Steeti họpụtara VC, VC ahụ nwere ọrụ zuru oke maka ihe gbasara iwu na nchịkwa nke Mahadum ahụ.[2] Gọvanọ nke steeti Lagos họpụtara Prọfesọ Ibiyemi Olatunji-Bello dị ka onye isi oche nke itoolu nke Mahadum steeti Lagos na 16 Septemba 2021.[3][4]

Ndị osote chancellor gara aga[dezie | dezie ebe o si]

  • Folabi Olumide (1983-1988)
  • Jadesola Akande (1989-1993)
  • Enitan Bababunmi (1993)
  • Ademola Akesode (19970)
  • Abisogun Leigh (2001)
  • Abdul Lateef A. Hussein (2005-2011)
  • John Obafunwa (2011-2015)
  • Olanrewaju Fagbohun (2016-2021)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Belo-Osagie Kofoworola. "Stakeholders chart road map for LASU VC", The Nation Newspaper, 21 January 2016. Retrieved on 24 May 2016.
  2. "LASU gets new vice chancellor", Premium Times, 6 January 2016. Retrieved on 24 May 2016.
  3. Sanwo-Olu appoints Olatunji-Bello as LASU vice chancellor (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-09-16). Archived from the original on 2021-09-16. Retrieved on 2021-09-16.
  4. New LASU VC, Olatunji-Bello takes charge (en-GB) (2021-09-20). Retrieved on 2022-06-11.