Oyesade Olatoye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oyesade Olatoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Jenụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụNjikota Obodo Amerika Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụhammer thrower Dezie
ebe agụmakwụkwọOhio State University, Dublin Coffman High School Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpihammer throw Dezie

 

Oyesade "Sade" Olatoye (amụrụ na ụbọchị iri abụọ na ise n'ọnwa Jenụwarị afọ 1997) bụ nwa afọ Naijiria na-eme egwuregwu na-asọ mpi na shot put na ịtụba hama. Ọ gbanwere nkwado site na United States n'afọ 2019. Ọ nọchitere anya Naijiria na shot put nke 2019 World Championships na Doha n'erughị nke ikpeazụ. Na mbido afọ ahụ, o ritere ihe nrite abụọ na 2019 African Games.[1]

Asọmpi mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing the Àtụ:USA
2016 World U20 Championships Bydgoszcz, Poland 15th (q) Hammer throw 58.52 m
Representing Àtụ:NGR
2019 African Games Rabat, Morocco 1st Shot put 16.61 m
3rd Hammer throw 63.97 m
World Championships Doha, Qatar 26th (q) Shot put 16.97 m
2022 African Championships Port Louis, Mauritius 1st Hammer throw 63.67 m
World Championships Eugene, United States 27th (q) Hammer throw 65.71 m

Ihe kacha mma n'onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

N'èzí

  • Ọ gbara shot put 17.88 (Austin 2019)
  • Ntụgharị diskọs 51.65 (Iowa City 2019)
  • Hammer throw 意 69.37 (Austin 2019)
  • Ibu arọ 24.46 (Birmingham 2019)

N'ime ụlọ

  • Shot put 17.88 (Ann Arbor 2019)

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 2019 African Games – Athletics – Results Book. Archived from the original on 1 September 2019. Retrieved on 7 September 2019.

Àtụ:African Games champions in women's shot putÀtụ:Footer African Champions women's hammer throw