Pam Golding
Ọdịdị
Pam Golding
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Pam |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Ọgọọst 1935 |
| Ebe ọmụmụ | Cape Town |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 3 Eprel 2018 |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | disease |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Cape Town |
Pam Golding (née Stroebel; 12 Septemba 1928 - 3 Eprel 2018) bụ onye South Africa na-emepụta ala na ụlọ.[1] Pam Golding Properties, nke ọ tọrọ ntọala na 1976, bụ otu n'ime ụlọ ọrụ ụlọ kachasị ukwuu na South Africa, nwere ihe karịrị ụlọ ọrụ 300 na sub-Saharan Africa na mba ofesi.[2][3] Nwa Golding, Andrew Golding, bụ onye isi ụlọ ọrụ ugbu a.[4] Golding nwụrụ na 3 Eprel 2018, mgbe ọ dị afọ 89, n'ụlọ ya na Cape Town, South Africa.[5]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Pioneer Pam Golding leaves a rich legacy". Retrieved on 2018-11-08. (in en-US)
- ↑ Pam Golding: 'I have never felt that I wasn't one of the boys'. independent.co.uk (9 December 2009). Archived from the original on 24 May 2022.
- ↑ About Us. Pam Golding Properties. Retrieved on 2019-06-26.
- ↑ Andrew Golding. The Wharton School of the University of Pennsylvania. Archived from the original on 2019-06-08. Retrieved on 2019-06-26.
- ↑ Property icon Pam Golding dies. timeslive.co.za (3 April 2018).