Gaa na ọdịnaya

Pam Tshwete

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pam Tshwete
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyerePamela Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Ọktoba 1951 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa, member of the National Assembly of South Africa Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
Kọwara na URLhttps://www.parliament.gov.za/person-details/4202, https://www.pa.org.za/person/pamela-tshwete/ Dezie

Pamela Tshwete (Amụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye otu African National Congress na onye osote minista na-ahụ maka mmiri na ịdị ọcha na South Africa.[1][2][3] Ọ bụ nwanyị di ya nwụrụ nke Steve Tshwete.

A họpụtara ya na nke mbụ ya n'afọ 2002.[4]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Pam Tshwete". People's Assembly. Retrieved 2018-03-05.
  2. "MPs fume as water dept fails to explain R1.5bn debt". News24 (in Bekee). Retrieved 2018-03-06.
  3. "Injongo empowered with computer lab". News24 (in Bekee). Retrieved 2018-03-06.
  4. "Pamela Tshwete, Ms | South African Government". www.gov.za. Retrieved 2019-12-15.