Pascal Tokodi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pascal Tokodi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyerePascal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Eprel 1993 Dezie
Ebe ọmụmụKajiado County Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Swahili Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, omee, onye mkpaochi, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie

Pascal Tokodi (a mụrụ na 21 Eprel 1993), nke a maara dịka Pascalino Lpesinoi Lenguro Tokodi, bụ onye Kenya na-eti egwu, onye na-eme ihe nkiri, onye na-eme ihe ọchị na onye na-ede egwu. Pascal bidoro dịka onye na-eme ihe nkiri n'afọ 2012 mgbe ọ gosipụtara na Citizen Tv's Makutano Junction gig, ọnwa ole na ole mgbe ọ gụsịrị ụlọ akwụkwọ sekọndrị, na-arụ ọrụ nke Thomas. Ọ pụtara na ihe ngosi dịka Groove Theory (ihe nkiri TV Musical mbụ nke Africa), Pray and Prey, Machachari na Wrath na Selina (2018). Egwú izizi ya bụ n'afọ 2016, ya na egwu, "Sitaki" na "Mama".[1]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Pascal lụrụ nwanyị na mmemme nzuzo na onye na-ahụ maka TV na onye na-agụ egwu ozioma nke Kenya, Grace Ekirapa n'afọ 2020.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2012, Tokodi sonyeere ndị ọkachamara na-eme ihe nkiri mgbe ọ gosipụtara na Citizen TV's Makutano Junction, ihe nkiri soap opera nke Kenya nke malitere n'afọ 2006.[2]

N'afọ 2013, Tokodi mere ihe nkiri na Kenya's first Musical TV Drama Series, Groove Theory, na-arụ ọrụ nke Guy, onye otu Victoria University Campus Choir.[2]

N'afọ 2014, Tokodi gosipụtara na Pray & Prey, ihe nkiri Kenya.[3]

N'afọ 2015, ọ pụtara na Fox Africa's Wrath .[4]

N'afọ 2016, o wepụtara egwu mbụ ya, "Sitaki", mgbe o sonyere na asọmpi Tecno Own The Stage .[5]

N'afọ 2017, o wepụtara egwu na mmekorita ndị ọzọ. Otu n'ime ha bụ Hii si Kwaheri ft ndị enyi CEEL, Forget ft King Kaka (rapper)', Milele ft King Kaka (rapper), Asante Mama ft Rapper Phill, African Lady na Songa.[6]

N'afọ 2018, ọ pụtara na Maisha Magic East's riveting Swahili Telenovela nke akpọrọ Selina, ebe ọ mere Nelson.[7]

Single[dezie | dezie ebe o si]

  • "Sitaki" - 2016
  • "Hii si Kwaheri ft friends of CEEL" - 2017
  • "Forget ft King Kaka(rapper) - 2017
  • "Milele ft King Kaka(rapper) - 2017
  • "African Lady" - 2017
  • "Asante Mama ft Rapper Phill" - 2017
  • "Songa" - 2017
  • "Naito" - 2020

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Ọ bịara nke abụọ na asọmpi Tecno Own the Stage ebe o meriri otu nde Kenya Shillings.[8]
  • Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri kachasị mma, afọ atọ n'usoro na Kenya.[9]
  • E nyere ya onye na-akw
  • wado ihe nkiri kachasị mma na mbipụta AMVCA nke a'afọaa na 2020.

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Pascal Tokodi. Retrieved on 25 April 2018.
  2. 2.0 2.1 Pascal Tokodi Biography, Songs, Nominations.. Archived from the original on 26 April 2018. Retrieved on 25 April 2018.
  3. KENYA’S 1ST MUSICAL TV DRAMA SERIES- THE GROOVE THEORY. Retrieved on 25 April 2018.
  4. Multitalented Pascal Tokodi Talks About Music, Acting, in addition to also also(sic) Comedy. Archived from the original on 26 May 2018. Retrieved on 25 April 2018.
  5. Pascal Tokodi releases new single, Sitaki. Retrieved on 25 April 2018.
  6. Pascal Tokodi Songa Song. Archived from the original on 26 April 2018. Retrieved on 25 April 2018.
  7. Former ‘Makutano Junction’ actor lands new TV show. Retrieved on 25 April 2018.
  8. HOT: Pascal Tokodi – On Humility, Career and Good Looks. Retrieved on 25 April 2018.
  9. Celeb Chat with Pascal Tokodi- "I also won Best Actor three years in a row, but I don't want to brag ". Retrieved on 25 April 2018.