Gaa na ọdịnaya

Patience Oghre Imobhio

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Patience Oghre Imobhio
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoPatience Oghre Imobhio Dezie
Aha ọmụmụPatience Oghre Imobhio Dezie
Aha enyerePatience Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1995 Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Patience Oghre Imobhio bụ onye na-eme ihe fim ma n'itinye ihe nkiri na Naijiria[1]. N’afọ 2015, Pulse magazine sirị na ọ sonyego n’etiti ụmụnwaanyị itoolu ama ama na ụlọ ọrụ ihe nkiri Nollywood[2].

Ndụ ya n'ime

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụrụ akwụkwọ ihe nkiri na Mahadum Jos[3] wee lụọ Mazị Stephen-Imobhio[4]

N'afo 1995 ka Patience bido ọrụ dika onye ihe nkiri mana o kpebiri na ya nwere mmasị karị n'itinye fim. ozugbo o gụsịrị akwukwo na Mahadum Jos, ọ gakwara Lagos na nke ulo oru Zeb Ejiro ịrụ ọrụ. Amara ya nke ọma maka ọrụ itinye fim dika Dominos, Spider na Household ya na otutu ihe nkiri dika Dear Mother na Everyday People.[5]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Archive copy. Archived from the original on 2022-03-17. Retrieved on 2020-11-06.
  2. 9 Nigerian female movie directors you should know. Pulse. Archived from the original on 20 August 2017. Retrieved on 20 September 2016.
  3. Archive copy. Archived from the original on 2023-11-08. Retrieved on 2020-11-06.
  4. https://punchng.com/husband-not-propose-patience-oghre/
  5. https://www.vanguardngr.com/2020/04/patience-oghre-imobhio-my-life-behind-the-camera/