Patience Okoro
Ọdịdị
Patience Okoro
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Patience |
| Aha ezinụlọ ya | Okoro |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Julaị 1984 |
| Ọrụ ọ na-arụ | heptathlete |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | heptathlon, combined track and field events |
Patience Okoro ⓘ (amụrụ na 10 Julaị 1984) bụ nwaanyi onye ọsọ egwurewgu. Ọ nọchiri Naijiria na asompi ụlọ ma na mba ọzọ. Ọ meriri ola edo na egwuregu nke 2008 Afrika emere na Addis Ababa, Ethiopia[1][2].
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na ihe omume egwuregwu nke 2003 All-Africa ka o meriri ọla nchara ụwa mbụ ya. mechara gbata onye nke 1se na 2006 Africa Championships na onye nke anọ na egwuregwu 2011 All-Africa. Okoro meriri ọla ọcha na egwuregu nke 2007 All-Africa.[3]
Ihe rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]Asọmpi n'Afrịka
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing NGR | |||||
| 2008 | African Athletics Championships | Addis Ababa, Ethiopia | 1st | heptathlon | 47 |
Egwuregwu niile n'Africa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes | |
|---|---|---|---|---|---|---|
| Representing NGR | ||||||
| 2007 | All-Africa Games | Algiers, Algeria | 2nd | Heptathlon | 5161 pts | |
| 2011 | All-Africa Games | Abuja, Nigeria | 3rd | Heptathlon | 5436 pts | – |
| Afọ | Asọmpi | Ebe | Onodu | Mmemme | Ndetu |
|---|---|---|---|---|---|
| Nnọchite anya Naijiria | |||||
| 2003 | Athletics at the 2003 Afro-Asian Games | Hyderabad India | Women's heptathlon | DNF | |
Ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]Asompi uwa niile nke afo 2011
[dezie | dezie ebe o si]| Ihe emere | Nsonaazụ | Ọnọdụ | Akara | Ngụkọta | Ndetu |
|---|---|---|---|---|---|
| 100 metre hurdles | |||||
| Heptathlon | ---- | th | Source: |
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Biographies – African Championships in Athletics Addis Ababa 2008. Tunis Athlete Voila. Retrieved on 2020-05-04.
- ↑ Results – All African Games in Athletics Algiers 2006. Africa Athlete. Retrieved on 2020-05-04.
- ↑ Events Results – All African Games in Athletics Abuja, Nigeria 2003. African Athlete. Retrieved on 2020-05-04.