Pauline Ibeagha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pauline Ibeagha
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePauline Dezie
aha ezinụlọ yaIbeagha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Mee 1978 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Pauline Ibeagha (amụrụ na 13 Mee 1978) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ lara ezumike ṅká.

Ọrụ ya kachasị elu na 2002, ọ sonyere na 2002 Commonwealth Games, ruo ọkara ikpeazụ nke 100 na 200 mita ma mechie nke ise na 4 × 100 mita relay. Na 2002 African Championships ndị otu Naijirịa emeghị 4 × 100 mita relay, mana ha meriri ọlaọcha na 4 × 400 mita relay. Ibeagha mechara ruo mita 200 nke ọkara ikpeazụ na 2004 African Championships.

Oge kachasị mma ya bụ 11.38 sekọnd na mita 100, nke o nwetara na Machị 2002 na Enugu; na 23.99 sekọnd n'ime mita 200, nke o nwetara n'egwuregwu Commonwealth nke 2002 na Manchester.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]