Peace Orji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Peace Orji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoPeace Orji Dezie
Aha enyerePeace Dezie
aha ezinụlọ yaOrji Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Disemba 1995 Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie

Peace Orji (amụrụ na 20 Disemba 1995) bụ onye egwuregwu badminton nke Naijiria. O sonyere na asọmpi 2019 nke mba Afrịka ma merie nrite ọla edo n'egwuregwu badminton nke mmadu abuo. Maka egwuregwu ndi otu o meriri ọla.

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Ngwakọta mmadu abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Ain Chock Indoor Sports Center,

Casablanca, Morocco

NGR Enejoh Abah EGY Adham Hatem Elgamal

EGY Doha Hany

18–21, 21–13, 19–21 Ọla Nchara

ụmụ nwanyị dị okpukpu abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Alfred Diete-Spiff Centre,

Port Harcourt, Nigeria

NGR Augustina Ebhomien Sunday NGR Amin Yop Christopher

NGR Chineye Ibere

16–21, 14–21 Ọla nchara
2018 Salle OMS Harcha Hacéne,

Algiers, Algeria

NGR Zainab Momoh EGY Doha Hany

EGY Hadia Hosny

11–21, 11–21 Ọla nchara

Ngwakọta mmadu abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Alfred Diete-Spiff Centre,

Port Harcourt, Nigeria

NGR Enejoh Abah ALG Koceila Mammeri

ALG Linda Mazri

21–15, 16–21, 18–21 Ọla ọcha
2018 Salle OMS Harcha Hacéne,

Algiers, Algeria

NGR Enejoh Abah ALG Koceila Mammeri

ALG Linda Mazri

17–21, 21–15, 12–21 Ọla ọcha

BWF International Challenge/Series (2 titles, 2 runners-up)[dezie | dezie ebe o si]

umụ nwanyị dị abụọ

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2017 Benin International NGR Uchechukwu Deborah Ukeh NGR Dorcas Ajoke Adesokan

NGR Tosin Atolagbe

18–21, 21–16, 12–21 Onye na-esote
2017 Côte d'Ivoire International NGR Zainab Momoh IND Simran Singhi

IND Ritika Thaker

11–21, 14–21 Onye na-esote

Ngwakọta mmadu abụọ

Afo Ndorondoro Patịna Mmegide Akara Nsonaazụ
2017 Benin International NGR Enejoh Abah GHA Emmanuel Donkor

GHA Stella Koteikai Amasah

21–14, 21–11 Onye mmeri
2017 Côte d'Ivoire International NGR Enejoh Abah NGR Gideon Babalola

NGR Uchechukwu Deborah Ukeh

abịaghi Onye mmeri
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]