Peter Bridgewater

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Peter Bridgewater
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịOstraliya Dezie
Aha enyerePeter Dezie
aha ezinụlọ yaBridgewater Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1945 Dezie
Ọrụ ọ na-arụconservationist, researcher Dezie
onye were ọrụUnited Nations University Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity College Dezie
Ihe nriteFellow of the Linnean Society of London, Fellow of the International Science Council Dezie

Prọfesọ Peter Bridgewater (amụrụ ya na 31 Disemba 1945) bụ onye Australia na-echekwa ihe.

Akụkọ ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Bridgewater gụsịrị nzere bachelọ nke sayensị na botany na Mahadum Durham n'afọ 1967.[1] Ọ nọgidere na-emecha nzere doctorate n'otu ụlọ ọrụ ahụ.[2]

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Bridgewater bụ onye isi mmụta sayensị nke UK Nature Conservancy Council 1989-1990 na onye isi nchịkwa nke Australian Nature Conservation Agency na onye nduzi nke National Parks and Wildlife Service (1990-1997).[3] Ọ bụ odeakwụkwọ nke UNESCO's Man and the Biosphere Programme na onye nduzi nke ngalaba ya nke sayensị gburugburu ebe obibi afọ 1999 ya n'afọ 2003.

Ọ bụ onye isi oche nke International Whaling Commission site n'afọ 1995 ruo 1997.[4] Site n'afọ 2011 ruo afọ 2014 ọ rụrụ ọrụ dị ka prọfesọ nleta na Mahadum United Nations na Japan.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. (10 October 1967) "Profiles on senior men and women". Palatinate (217). Retrieved on 9 September 2018. 
  2. Peter Bridgewater The Australian National University (en). Academia. Retrieved on 9 September 2018.
  3. Peter Bridgewater - United Nations University. United Nations University. Archived from the original on 9 September 2018. Retrieved on 9 September 2018.
  4. Indian tribe gets OK to resume whaling
  5. Peter Bridgewater University of Canberra (en). ResearchGate. Retrieved on 9 September 2018.
  • curriculum vitae na Mahadum Mba Australia