Peter Sedufia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Peter Sedufia
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyerePeter Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, producer Dezie

Peter Kofi Sedufia bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Ghana.[1][2]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Sedufia gara National Film and Television Institute of Ghana, na-agụ akwụkwọ na nduzi ihe nkiri. Mgbe o duziri ọtụtụ ihe nkiri dị mkpirikpi, ọ wepụtara ihe nkiri mbụ ya, Keteke .[3][4]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ndị a ma ama[dezie | dezie ebe o si]

  • 2017: Keteke
  • 2018: Òtù Ndị Ome Sidechic
  • 2020: Aloe Vera

Ihe nkiri dị mkpirikpi[dezie | dezie ebe o si]

  • 2014: Onye Njem
  • 2016: Nna ukwu na ụmụ agbọghọ atọ

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Africiné - Peter Sedufia (fr). Africiné. Retrieved on 2021-11-21.
  2. Sedufia, Peter | African Film Festival, Inc. (en-US). Retrieved on 2021-11-21.
  3. Berlinale Talents - Peter Sedufia (en-GB). Berlinale Talents. Retrieved on 2021-11-21.
  4. Peter Sedufia (fr-FR). Association Cinémas et Cultures d'Afrique. Retrieved on 2021-11-21.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]