Philip Basoah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Philip Basoah
Philip Basoah
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoPhilip Atta Basoah Dezie
Aha enyerePhilip Dezie
aha ezinụlọ yaBasoah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Novemba 1969 Dezie
Ebe ọmụmụKumawu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya27 Maachị 2023 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asante Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nkuzi Dezie
Ọkwá o jiMember of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 6th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 8th Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of cape coast, PSB Paris School of Business Dezie
Ebe ọrụKumawu Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ebeAshanti Region Dezie

Philip Atta Basoah[1] (18 Nọvemba 1969 - 27 Machị 2023) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu nke asaa nke Republic nke anọ nke Ghana na-anọchite anya mpaghara Kumawu na mpaghara Ashanti na tiketi nke New Patriotic Party .[2][3][4]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Philip na 18 Nọvemba 1969, ma nwụọ na Mọnde, 27 Machị 2023.[5] Ọ si Kumawu na mpaghara Ashanti nke Ghana.[6]

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

O nwere nzere masta na ụlọ akwụkwọ Paris nke njikwa na 2012 ma nwetakwara nzere bachelọ nke nka na Mahadum Cape Coast, Ghana na 2000.[6] O nwetakwara ọkwa GCE A na 1994 na ọkwa GCE O na 1991 na MLSC ya na 1986.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye nhazi ọrụ maka Ọrụ Mmụta Ghana na mpaghara Ashanti. Ọ bụkwa onye isi nchịkwa distrikti na Ministry of Local Government maka Sekyere East District site na June 2005 ruo Jenụwarị 2009. Ọ bụ onye nkuzi na Agogo Senior High School.[2][6]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye otu NPP na onye omeiwu maka mpaghara Kumawu na mpaghara Ashanti. Na ntuli aka Ghana n'ozuzu nke afọ 2016, ọ meriri oche ndị omeiwu na vootu 21,794 na-eme 78.2% nke ngụkọta vootu e nyere ebe onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nke NDC Emmanuel William Amoako nwere vootu 5,899 na-eme 21.2% nke ngwụcha vootu e nye ebe onye na na-achọ ịzọ ọkwa onye omeiwu CPP Opoku Kyei Clifford nwere vootu 188 na-eme 0.7% nke ngụcha vootu.[7] Na ntuli aka Ghana nke afọ 2020, ọ meriri oche ndị omeiwu na vootu 14,960 na-eme 51.1% nke ngụkọta vootu e nyere ebe onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nke NDC Bernard Opoku Marfo nwere vootu 2,439 na-eme 8.3% nke ngụcha vootu e nye ebe onye na'achọ ịbụ onye na-akwado ndị omeiwu nke onwe ya Duah Kwaku nwere vootu 11,698 na-eme 40% nke ngụka vootu niile e nyere na onye na-azọ GUM Nana Amoako nwere vootu 174 na-eme 0.6% nke ngụba vootu e wepụtara.[8]

Kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye isi oche maka Ọrụ, Ọdịmma Ọha na Kọmitii Ụlọ Ọrụ Steeti ma bụrụkwa onye otu Kọmitii Ala na Ọhịa ma bụrụkwakwa onye otu kọmitii Nhọrọ.[2]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Eprel 2021, o nyere ndị omenkà ihe ọzụzụ na mpaghara Kumawu iji nyere ndị ntorobịa aka inweta nkà ọrụ.[9]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ Onye Kraịst.[2]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Basoah nwụrụ na 27 Machị 2023, mgbe ọ dị afọ 54.[10][11]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kumawu Bodomasi NPP Youth vow to vote ‘skirt and blouse’ in December – MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (4 July 2020). Retrieved on 14 August 2022.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 Parliament of Ghana. www.parliament.gh. Retrieved on 14 August 2022.
  3. Philip Basoah confident of beating Ahomka Lindsay to retain Kumawu seat in NPP primaries – MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (15 February 2020). Retrieved on 14 August 2022.
  4. MP petitions police over Kumawu commander’s "unruly conduct" - Asaase Radio (en-US) (22 October 2021). Retrieved on 14 August 2022.
  5. Kumawu MP, Philip Basoah dies aged 54 (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (28 March 2023). Retrieved on 28 March 2023.
  6. 6.0 6.1 6.2 Basoah, Philip (en-US). Ghana MPS. Retrieved on 14 August 2022.
  7. FM. 2016 Election – Kumawu Constituency Results. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 August 2022.
  8. FM. 2020 Election – Kumawu Constituency Results. Comingsoonnews – Peace FM. Archived from the original on 28 May 2023. Retrieved on 30 March 2023.
  9. Government is expanding TVET education to increase enrollment – Kumawu MP – MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (20 April 2021). Retrieved on 14 August 2022.
  10. Kumawu MP, Philip Basoah dies aged 54 (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (28 March 2023). Retrieved on 28 March 2023.
  11. Majority MPs wear black as Parliament mourns late Philip Basoah - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (28 March 2023). Retrieved on 28 March 2023.