Phina Oruche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Phina Oruche
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Ọgọọst 1972 Dezie
Ebe ọmụmụLiverpool Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1995 Dezie

Phina Oruche bu onye britain na me ajije ne mekwa ngosi na radio mana omebugo nhazi na liberty baker na ITV's footballers wives wa merite ikomeri favorite TV star.

Early life[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Oruche na livapool di na England nne na nna oruche bu ndi Naijiria.

Oruche bidoro oru aka ya na nhazi na London tupu o gaba New York City.Oruche nuchiteru anya Gap ruo afor ise na United states ebe a egosiri ka onye nhazi mpuchi na otutu US magazine. Oruche na Essence nweru mekor na magazine meru ka ne gosi ya na akwukwor magazine. Oruche putaru na TV maka Britain film director ana pkor Tony Kaye, nya bu onye gosiri ya otutu ngosi na TV iha maru ka Oruche putaba na TV

Acting[dezie | dezie ebe o si]

Oruche bidoru ine me ihe nnene na US nbge ogucharu akwukwor na Actora studio na Los Angeles.ndi mmadu ma Oruche maka ihe nnene omeru ebe aha ya bu Liberty Baker na ihe nene ana pkor Footballers Wives meru ku rite ihe mmeri