Gaa na ọdịnaya

Phoebe Ebimiekumo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Phoebe Ebimiekumo
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoPhoebe Ebimiekumo Dezie
Aha enyerePhoebe Dezie
Aha gọọmentiPhoebe Ebimiekumo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jenụwarị 1974 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Templeeti:Infobox football biographyPhoebe Ebimiekumo

Nkọwa Onwe

Afọ ọmụmụ - 17 Jenụwarị 1974

ọnụdụ ọ na-agba - Defender

Otu Mba

Nigeria


Phoebe Ebimiekumo (amụrụ n'abalị iri na asaa n'onwa Jenụwarị n'afọ 1974) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ, onye na-agba dịka defender na Nigeria women's national football team . O so na otu egwuregwu n'ihe mmeghe 1991 FIFA Women's World Cup yana 1995 FIFA Women's World Cup.[1]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams. FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA (1995). Retrieved on 2007-09-28.
[dezie | dezie ebe o si]
  • Phoebe Ebimiekumo – FIFA competition record